Akwukwo Misa (sunday missal)

AKWUKWO MISA NKE ỤBỌCHỊ SONDE NILE; NKE ỤBỌCHỊ NNUKWU EMUME NILE NA NKE IZU-ỤKA DI ASỌ

2,242 290 452MB

Igbo Pages [500] Year 1992

Report DMCA / Copyright

DOWNLOAD FILE

Polecaj historie

Akwukwo Misa (sunday missal)

Citation preview

A K W U K W O MISA

NKE UBOCHI SONDE NILE; NKE UBOCHI NNUKWU EMUME NILE NA ’ NKE IZU-UKA DI ASO

TUDO R & GROUP PRINTERS .7 2 OB1AGU ROAD, OGUI NEW LAYOUT, ENUGU, NIGERIA. TEL; (042) 335042

1992 -

IHE E DERE Concordat Cum Original/:

Fada Emmanuel Obigma D. Jinehu

Imprimatur:

+Albert Kanene Obiefuna Bishop of Awka

Copyright @ 1992 All rights reserved Onye a kopikwala Akwukwo a, ma o bu akuku ya o bula n’ebughi uzo nata ikikere ri’aka ndi’ biri ya bu’Akwukwo.

ENUGU Novembia 1, 1992

Aha Akwukwo . Akuko maka Akwukwo . . Ihe e dere . . Okwu Nkowa

Ihu Akwu• kwo•

.

. . .

. .

USORO EMUME NKE MISA Emume Mbata Emume nke Okwu Emume inye onyinye Ekpere inye ekele nke 1 Ekpere inye ekele nke 2 Ekpere inye ekele nke 3 Ekpere inye ekele nke 4 Emume igozi na ife. mmiri nso - Mmalite ekpere inye ekele OGE DI ICHE ICHE Oge Olile anyaOnye Nzpputa Oge Omumu Kristi Oge na-adanyeghi n’Emume: - . Uka nke 2 ruo n’Uka nke 9 Oge ncheta ahuhu Kristi . . . . Izu uka dj Aso Oge ncheta Mbilite n’onwu Kristi Emume Onyenweanyj danyere n’oge na-adanyeghi n’Emume Oge na-adanyeghi n’Emume; Uka nke 10 ruo n’Uka Jesu Kristi Eze nke uwa nile

i jj jjj v

532 536 538 543 551 555 560 571 575

2 56 110 201 280 376 508 620

UBOCHI A NA-EDO NSO DIKA UBOCHI UKA 56 Emume pm'umu Kristi ii

iii

-

57 63 68

-

72

Emume Nrogoro n’EIuigwe Onyenweanyi Emume Mbugo n’EIuigwe nke Nne Anyi dj aso; Ogost 15 Emume Ndj Nso nile; Novemba 1

477

LJka iche nche Uka etiti abali Uka uzo ututu Uka ututu nke Ncheta Omumu Kristi; Disemba 25 -

EMUME NDIOZO Nkubata Dinwenu n’ulo nso; Februwari 2 Josef dj aso, di Maria; Mach 19 Ikwuputa omumu nke Onyenweanyi; Mach 25 Omumu Jon di aso, Ome-mmirichukwu; ’Jun 24 ’ Pita na Pol di aso, Umuazu; Jun 29 Nnwogha nke Onyenweanyi, Ogost 6 Ncheta mgbe Naijiria nweere onwe ya, Oktoba 1 Mkpuruobi ndj nile kwerenu gara aga Usoro ihe e dere na ubochi Emume danyere n’afg Introduction -

;iv

. -

956 857

908 916 920 925 938 949 967 972 977 980

OKWU NKOWA GBE onwa Eprel gbara ubochi 3 n’afg 1969, Nna Di Nso by Popu Pol nke Isii nabatara ihe, e dere ka o ,'buru Akwykwo Misa nke Rom, nke l & < ^ ‘di n’Usoro Iwu Odibendi nke Nzukp (Apostolic Constitution) a na-akpg Akwukwo Misa ■ nke Rom (Missale Romanum), A bja n’ideputa ihe ndi a n’asusu di iche iche, i o by Ogbakgwa Ukwu nke Ndi' Nnukwu ykgchukwu di n’obodo o buia (The National Episcopal Conference) ketara gru ihu na a tapiara ihe ndi a n’asysu obodo o by la, Q bu Ogbakgwa a ka o diiri ihu na "Usoro Emume nke Misa” e deputara 'O’asusu obodo ha bukwa nke a «nabatara anabata na Rom, Mgbe e nwetara nnabata nke Rom, o bu Ogbakgwa Ukwu nke Ndi Nnukwu Ukochukwu na-ekpebi ubochi "Usoro Emume nke Misa" e dere n’asusu ala ha ga-ebido * * diwa ire. Mgbe onwa Julai gbara ubochi 17 n’afg 1971, Otu Di Nso Na-Elekota Ofufe Nhu (Sacred . Congregation for Divine Cult) detara akwukwo 9nu ogugu ya bu 1413/71 wee nabata ’'Usoro Emume nke Misa" e dere n’asysu Igbo. Ndi "Usoro Emume nke Misa" a kara bara uru • by ndi Ukochukwu, Sg ihe a na-enye ndi pzp by -i v

^ n d i otu Kristi by ‘buletin’, nke by akwykwo a n a -^ - ebipyta n’ibe n’ibe kwa ybochi Uka, nke *e dere , Ihe Q gygy bjakwa were ya maa gkwa. the a ^gboghiri ndj mmady aguu nke ijide Akwukwp Misa n’aka, wee nwee udi afo ojuju ahu ibe ha nwere n ’ala ndj ocha na ata Amerika. * ' • Oge nile a, the gbochtri ibipyta Akwykwo Misa n’asysy Igbo di ptutu, Abuo n ’ime ha by: E chore na o ka mma ichere ka e bipyta Akwykwo Nso n ’asysy Igbo; ka the Q gygy nke Akwykwo Misa na Ihe Q gygy nke Akwykwo Nso wee dakpta. Nke ozo by nnukwu nsogbu o nyere anyj ichota aka by omenka n’oru ibi akwykwo n’asysy Igbo. Na nsogbu nile ndi a chere anyj nlhu, anyj bidokwara igba m bg ibipyta Akwykwo Misa, n’ihi na ume na obi erughj anyi ala, ebe mmadu nile ng na ntamu. Obi dj anyi utp ugbu a, n ’ihi na anyj enweeia Akwykwo Misa nke ubpchi Uka. 0 by ezie na ntegha ka anyj na-eleghagodu ya by akwykwo (ad experimentum). Akwukwp Misa nke a nwere emume Misa nke ubpchi Sonde nile, ybochi nnukwu emume nile, emume izu-uka di asg na Mmalite Ekpere Inye Ekele (Prefaces) nile" Anyi na-echetara ndi Ukochukwu na Akwykwo Misa nke-a by o puru iche n’yzp olemole ndi a": (1) Ukwe Mbata na Ukwe Oriri Nsg, Ekpere nile (e wepy Ekpere Mmeghe nke abup), na Mmalite Ekpere Inye Ekele nile, by ndj e siri na "Editio Typica" nke "Missale Romanum” wefeta n’asysy Igbo n’ekweghi ka ha kpatu pkw y n ’asysy Bekee. ,vi

(2) Okwu Odido Nso di ebe 4 a dakotara kppmkwem n ’Okwu Odido Nso nke di na "Editio Typica" nke "Missale Romanum". N’ihi ya, a naadu ndi Ukochukwu ndumodu ka ha were "Akwykwo Misa” nke a na-eme emume Misa, karja ijf "Usoro Emume nke Misa" ochie. Mgbe o bula ndi Ukochukwu zukprp onu na-eme emume Misa, a choro ka p buru "Akwykwo Misa" nke a ka a aaeji. Q by ezie na nnukwu ory banyere n’ibiputa akwukwp a. Ma akwukwp a ezubeghj oke. N’ihi ya s site na ntuzi aka unu, anyi nwere olile anya na .mbiputa.a ga na-ebipyta akwykwo a n’pdinihu gaaka nke a mma. Ibipyta akwukwp a adighi nfe ma glj, ebe g bu na any! enweghi ndi na-ebi akwukwp a zuru azu n’pry ibiputa akwykwg e ji erne Ofufe * Nhu (Liturgy), Q by ya kpatara anyi ji ekele Tudor & Group Printers maka nnukwu mbo ha gbara ibiputa. "Akwykwo Misa”. Nnukwu ekele anyi na-agara ndi Ukochukwu ato gbara mbo n’ibiputa. "Akwukwp Misa”. Fada Basil Nwazojie, Fada Jon Anyawy na Fada Emmanuel Jinehu. Nke ka nke, anyi na-ekelekwa Fada Emmanuel Jinehu maka ito anya n ’ala Qugharia ihe dum e dere n’"Akwukwp Misa". Ihe p byla fpdurunu n’"Akwu’k wp Misa," anyj npro ka a ghpta na ndi biri "Akwukwp*Misa" hujuru

anya wee ruo ebe a. Anyi ji aka na mbiputa ndj ozo rVpdJnihu ga-aka nke a mma. + S. N. Ezeanya, Odogwu Nnukwu Ukgchukwu nke Onicha +A. G. Nwedo, Nnukwu Ukgchukwu chjri Umuahia + M> O. Unegbu, Nnukwu Ukgchukwu nke Owere + M. Okoro, Nnukwu Ukgchukwu nke Abakaliki +A. K. Obiefuna, Nnukwu Ukgchukwu nke Awka + M. Eneja, Nnukwu Ukgchukwu nke Enugwu + G. O. Qchiagha, Nnukwu Ukgchukwu nke Orlu +A. Hqnu, Nnukwu Ukgchukwu nke Okigwe +V. Chikwe, Nnukwu Ukgchukwu nke Ahiara + L. L Uggrji, Nnukwu Ukgchukwu nke Umuahia +V. V. Ezeonyia, , Nnukwu Ukgchukwu nke Aba + F. E. Okobo, Nnukwu Ukgchukwu nke Nsuka + E« Otteh, Nnukwu Ukgchukwu na-enye aka n'Onicha + S. A. Okafor, Nnukwu Ukgchukwu na-enye aka n'Awka

viii

UKA NKE 1 N ’OGE OLILE ANYA ONYE NZOPUTA

UKA NKE 1 N ’OGE OLILE ANYA ONYE NZO• PU ' •TA Afp nke Mbu UKWE MgATA: Abppma 24:1-3 Chineke m, ebuliteere m Gi m muo m elu. Atukwasara m Gi obi. E kwela ka ihere mee m. E kwela ka ndi iro m chigbuo m n ’ochi,m aka na e nweghi onye na-eche Gi, ihere na-emegbu. A n a g h ie k p e "Otito diriChineke..." EKPERE MMEGHE: Ka anyi rio aririo (Ka obibia Kristi na-anu anyi oku n’obi). Chetu ntakiri kpee ekpere n ’im e obi Chineke ji ike nile, biko mubaa ike ezi omume nke ndi kwerenu. Mgbe Kristi, Onye Nzpputa anyi ga-abia, ka anyi were obi na-anu okp na ezi qru nabata Ya. Ka anyi bu ndi I doro nsq nweta onodu kwesiri ekwesi n ’aka nri Kristi n ’alaeze eluigwe. Site n ’Onyenweanyi Jesu Kristi Nwa Gj; Onye Gi na Ya dj ndy, na-achi n jdjko n ’otu nke Mmuo Nsq, Otu Chukwu, site n ’uwatuwa nile. Amen. Ma o b u Ka anyi rio aririo: (Ka Kristi anyi na-eche, na-agu anyi aguu n ’obi) Chetu ntakiri kpee ekpere n ’im e obi. Nna nke eluigwe, obi anyi na-acho okpomoku nke jhunanya Gi. Echiche anyi na-acho ihe nke ezi okwu 2

3

Gj. Biko mubaa aguu na-agu anyi n ’obi, maka Kristi Onye Nzpputa anyi. Nye anyi ike nke ibuwanye n ’ihpnanya; ka chi obubo nke obibia Ya zute anyi, ebe anyi ji ariuri na-eche Ya. Onye Gi na Ya di ndp na-achi, n’jdiko n ’otu nke Mmuo Nso, Otu Chukwu, site n ’pwatuwa nile. Amen. IHE OGUGU NKE MBU: Ihe ogugu e wetara n ’Akwukwo Onye Amuma Aizaya 2:1-5 Isi Okwu: O nyenw eanyi ga-akpokota m ba n ile onu n’udo ahu di ebighi ebi; ka ha bpru alaeze nke Chineke. ^ ^ h u (vision) nke Aizaya, nwa Emoz, banyere Juda • na Jerusalem. N’oge na-abianu, ugwu Ulo Nso nke Onyenweanyi ga-eto karichaa ugwu ndj ozo nile. A ga-ebulite ya elu karichaa mkpumkpu ala nile. Mba nile ga-enubata n ’ime ya. Ndi mmadp a na-enweghi ike jguta pnu ga-abata n ’ime ya. Ha ga-ekwu si: "Ngwany! Bjanu ka anyi rjgoro n ’ugwu nke Onyenweanyi; ka anyi rigoro n ’Ulq Nso Chineke nke Jekop; ka O kuziere anyi uzo'Ya, ka anyi wee nwee ike jga n ’okporo uzo Ya. Ebe o bp na iwu nile ga-esi na Zayon na-aputa; atumatu nile nke Onyenweanyi esikwa na Jerusalem na-abia. O ga-etiri mba dum iwu. Ya onwe Ya ga-abp Q kaa, O bie, n ’etiti mba dum. Ndi a nile ga-eji mma agha ha kpuq ihe e ji ako ugbo. Ha ga-eji ube ha m ere ihe e ji egbu ahihia. O nweghikwa mba ga-eweliri ibe ya mma agha. A gaghi enwekwa ozuzu maka ibu agha. Gi bp obi (pip) Jekop, ngwa bia ka anyi gawa ije n ’ihe nke Onyenweanyi.

4

AKWUKWO MISA NKE OHA MMADU

Okwu nke Onyenweanyi Ekele diri Chukwu 121:1-4, 8-9, Az. 13 ABVQMANAAZIZAYA: Aziza: Ariyrjri m pftu, mgbe m nury ha kwuru: ‘Ka anyi gaa n ’ulo Chineke!’ 1. Anpriri m onu, mgbe m n prp ha kwuru: ‘Ka anyi gaa n ’ulp Chineke!’ Gi bu Jerusalem, ugbu a, pkwy anyi guzoro n ’pnu uzo ama gi. Aziza. 2. E w uru Jerusalem dika oke obodo kwusiri ike. Ebe ahp ka m ba nile na-aga; m ba nile nke Onyenweanyi. Aziza. 3. N’ihi ihunanya nke um unne m na nd j enyi m, ana m ekwu si: ’Udo diri gi!’ N’ihi ihunanya m nwere maka Ulo nke Onyenweanyi, aga m ario aririo maka odimma gi. Aziza. IHE QGUGU NKE ABVQ: Ihe ogugu e wetara n ’Akwukwy Ozi Pol degaara ndi Rom. 13:11-14 Isi Okwu: Nzpputa anyi di nso T Tm ynna m, unu m a nke oma na ’oge ahu- eryole. • Tetanu n ’yra, n ’ihi na nzoputa anyi di nso ugbu a karia mgbe m bu a toghatara anyi n ’okwukwe. O foduru nwantakjri ka abali gafee. Chi pbubo di nso. Ka anyi w ufuonu ejiji e jiri m ara abalj! Ka anyi. yirinu ejiji e ji agaghari n ’ehihie! Ka anyi biweny ndu m ara mma; udi ndu ahu m madu na-ebi n ’oge ehihie-. o byghi ndu anurum a mmanya; o byghi ndu ikwa iko na nke |kpa oke aghara; o bughi nke. oke ekwurekwu na inwe anya ukwu*. Ka ngwa 9gy u n u buru Onyenweanyi Jesu Kristi. W epunu uche n ’igbo mkpa any ahu, na ■* I• .

UKA NKE 1 N ’OGE OULE ANYA ONYE NZOPUTA

5

inye anu ahu ihe dum na-agy ya. Okwu nke Oseburuwa Ekele di•r.i•■Chukwu A L E L U Y A : Abuym a85:8 Aleluya, aleluya! Onyenweanyi, mee ka anyi hu ebere Gj. Nyekwa anyi enyemaka nzoputa Gi, aleluya. O Z IQ M A : Ihe ogugu nke a si n ’Ozipma dj nso nke Matiu dere: 24:37-44 Isi Okwu: Myrunu anya! Djkwanu nkwadebe! esu gwara Umuazy Ya: "Qbibia Nwa nke Mmady ga-adi ka ihe m ere n ’oge Noa. N’oge ahu, tupu uju mmiri ahu abia, ndi mmadu ng na-eri, na-atiy; ufodu no n ’jlu nwanyi, ufodu ng n ’ilu di, ru o ubochi ahu Noa banyere n ’ugbo mmiri. Ha atugaghi anya ihe 9 bula ruo mgbe mmiri riri ha dum. Otu ahu ka 9 ga-adikwa mgbe Nwa nke Mmadu ga-abja. Mgbe ahu, umu nwoke abyo ga-ano n ’ubi; e w ere otu, happ otu. Umu nwanyi abuo ga-ano ebe a na-akwg gka; e were ott», happ otu. N’ihi ya, m urunu anya maka na unu amaghi mgbe Onyenwe unu ga-abja. O were anya nke oma, na 9 byry na onye nwe ulg m a mgbe onye ohi ji abia n ’abali, 9 gaara-amyru anya, ghara ikwe ka mmadu 9 bula tiwaa aja ulo ya. N’ihi ya, unu onwe unu ga-ampru anya, djkwa na njikere, maka na Nwa nke: Mmady ga-abja mgbe unu na-atygaghi anya Ya.

J

Ozioma nke Oseburuwa Otito diri Gi, Kristi

6

AKWUKWQ MISA NKE QUA MMADU

Afo nke Abyo IHE OGUGU NKE MBU: Ihe ogugii e wetara n ’Akwukwo Onye Ampma Aizaya: 63:16-17,19,64:2-7 Tiwapu eluigw e, gbadata Isi Okwu: /^ n y e n w e a n y i, I bu Nna anyi. Onye Nzoputa Anyi by ' ^ a h a ochie Gi. Onyenweanyi, gjni. kpatara I jiri hapu ka anyi na-agahieri, na-ahapukwa pzo Gj? Gjnj kpatara I jiri hapu ka anyi kpochie obi, ghara jturu Gj egwu? Kpoghacbie anyi azu, n ’ihi um uodibo Gj, na agburu ahu I hoprp ka ha burn ndi nke Gi. Ewoo! Q ga-ama mma m a a si Gj tiwaa eluigwe gbadata! Ka ugwu ukwu gbazec n ’Jhu Gj! Ka a hu ihe na-emebeghi mbu; nu ihe na-anubeghi mbu! Anya ahubeghi; nti anubeghi na e nwere chi di ka Gi; Onye na-aru pru cbube maka ndi tpkwasara Ya obi. J na-eduzi ndi kwuwara aka Qto; ndi bu iwu Gj n ’obi. Iwe were Gi mgbe anyi bu ndi njo. O teela anyj na-enupuru Gj isi. Anyi dum di ka ndi ru ru ary. Ikwuwa aka Qty anyi ahy dj ka nkirika akwa ru ru inyi. Anyi dum akponwyola ka ahjhja. Mmehie anyj na-ebugharj anyi ka ikuku. O nweghi onye kppkuru aha Gi; nke a na-enwe onye m etpru uhara imetu Gi aka. Maka na I zolahara anyi ihu Gi, bjakwa tuhapu anyi ka anyi na-agwotoghari na nj